Music + Lyrics: Umu Obiligbo – Chisom (Acoustic Version)



Highlife music singers from the eastern part of the country 

has released a remix of their popular song titled “Chisom (Acoustic).”


This single was taken from their album titled ”Signature (Ife Chukwu Kwulu)” that was released in 2020. 


Listen and read along to the correct lyrics of Chisom by Umu Obiligbo don’t forget to share your thoughts about this song in the comment section below. 


Listen and enjoy.



 


Lyrics: Umu Obiligbo – Chisom (Acoustic Version)


Iyeeee  iyeeee  
Eyio uwa  
Eyi na oluo ka osi elu nue

Everywhere maranma eyio uwa m
Ebe nine bu so nma eyio uwa m
Chukwu okike m onu m na ekene gi eh amaliselele


Obinigwe onu m na ekene gi eh ah ah
Anya na ene uwa m  
Ina anu ka egwu na ara eyie ah eh
Ifem fulu na ogbe amaro m ka mu ga esi ko
Ifem fulu na otu amaro m ka mu ga esi ko Amala welele


Ka anyi ra wee bido ufodu nime ha nwulu anwu
Ka anyi ra we toh ufodu nime ha nwulu anwu
Mgbe afu kam ji we malu na onye di ndu ga akpata ego
Onye di ndu ga enwe ife di nma eyio uwa m eyie ah ah
Onye nya na chiya so eje Ife aya emero nya ma ncha


Muna chim nyi eje okwa nya ka m ji aku
Okwa muna chi nyi eje iyie  

amali selele  

muna chi nyi eje iyie aah
Okwa muna chiyi eje

Muna chiyi eje na uwa
Okwa muna chiyi eje iye
Okwa muna chiyi ana na uwa
Okwa muna chiyi eje


Obinigwe nya ka m ji eje iyie
Okwa muna chiyi eje iyie
Okwa muna chiyi ana na uwa
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje eh muna chiyi eje iyie eya ah yeh

Ewu chineke m neka osi ara ah
Onye di ndu ya yoba chukwu ndu
Uto uwa bu ego  

ma uto ego bu ndu inugo kwe nu na Alu ike 

eyio uwa m

Ilue obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu iluo obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu
Imalu na uwa esike kwe  

ah eh imalu na uwa esike kwe

Ewu chineke m
Afufu ana talu ego obulo ogu nne na agbalu nwa ya  
Akwa ana ebelu ego bukwa nu onye nwelu obi ga eje eeh
Ifu onye jelu obodo oyibo  jesia nya we bulu ike nata jaa nya ike 
Ike nkpata ego adiro easy cha cha  

ina anu kwa  

obodo oyibo Adiro easy cha cha ina anu kam nekwu
Eyi na olue ka osi elunu we eyea yeh

Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje iyie
Okwa muna chiyi eje
Okwa muna chiyi ana na uwa


Song Written By:


Obiligbo Ebuka

Obiligbo Ifeanyi 

Comments