Anwuli Lyrics By Umu Obiligbo

 



This post contains the official correct word for word lyrics of the song titled Anwuli by Umu Obiligbo.


Read along to the correct word for word lyrics of this song,don’t forget to share your thoughts in the comment section below.





Anwuli Lyrics By Umu Obiligbo 


Makwa ebe nmadu jesigolu dikwa ndu nata

Chai okwa chinedu mo

Obodo nmadu jesigolu dikwa ndu nata

Okwa chinedu mo

Ebe ufodu jelu fa adiro ndu nata

Obodo ufodu jelu fa adiro ndu na lue be fa

 

Oya kene chukwu binigwe (aya eh)

Chukwu oma n’ igbanigo (aya eh)

Obinigwe doh doh doh doh (aya eh)

Okwa chinedu mo (aya eh)


Ndi beanyi na oseti go (aya eh)

Chukwu oma nala ekene (aya eh)

Ololo lo lolo lo (aya eh)

Chukwu okike na idi mu nma (ayaya oho)

 

Unu fulu ndi di nma abatago

Nilu nilu ka anyi na aga azu adiroya

Forward ever backward never

Oganilu ka anyi ga enwe ariri adiro ya

 

Ndi afu che na anyi ga ayo fa nri

Gwa ya na Ife fa bu na obi emebigo

Ndi afu che na anyi ga akwulu onu

Gwa ya na ife fa bu na obi ayasago

Onye nwu che na nya bu Chukwu

Gwa ya na man no fit be god eeeh


Ife alu m na achonu bu ugbo na aga aga.

Ugbo na aga aga

Obi anwuli na emenu uwa m onato uto.

Uwa m ana ato uto

Ife alu m na achonu bu ebe ana enwe anwuli ah

Ebe ana eli ife

Oke oriri na emenu ndu m ona eto ogo

Ndu m ana eto ogo


Nya kam ji nwe yoba Chukwu n’enye ego

Ife anyi ga eri akokwana anyi

Okwa chim ebuka eh aya eh

Ololo lolo lolo aya eh


Asim ngozi sobe anyi oh Aya eh

Nnekwu ngozi sobe anyi oh Aya eh

Ifeoma sobe anyi oh Aya eh

Oga nilu sobe anyi oh Aya eh

Ifedinma sobe anyi oh Aya eh

Olisa doh doh doh doh Aya eh

Amara Chukwu sobe anyi oh Aya eh

Ololo lo lololo Ayaya oho

 

Ngozi Chukwu n’ eme m alum ana ama nma

Arum ana ama nma

Mana oke olili na emem ndu m ana eto ogo

Ndum ana eto ogo

Obi anwuli na ebute nmadu ana ama nma

Nmadu ana ama nma


Ma na ewebe iwe na ebute nmadu ana ata alu

Nmadu ana ata alu

Okwa oke ochicho na ebute nmadu ana ezu ori

Nmadu ana ezu ori


Mana ikwelu ka ira na ebute nmadu ana adi nma

Nmadu ana adi nma


Kedu ife Chijioke na acho na ogodo nwaka ego

Ogodo nwaka ego

Agbohobia kedu ife anyi gi na acho Akpa tony mbaekwe.

Akpa tony mbaekwe

Nmadu bulu Chukwu alu ga eme

Aya eh

Ololo lo lololo Ayaya oho

Ololo lo lololo Ayaya oho

Ayaya oho, ayaya oho

Ayaya oho, ayaya oho

Comments