Game Changer Lyrics By Flavour

 


This post contains the official correct word for word lyrics of the song titled Game Changer by Flavour.


Read along to the correct word for word lyrics of this song,don’t forget to share your thoughts in the comment section below.





Game Changer Lyrics By Flavour 


The Emperor, The Conqueror,

The Champion, The Lion Is Here..


(Anam anu ka’ona ada ...........)


Nzogbu Nzogbu..

Enyimba Enyi..


(Mastaaaa!)


Tuo Ya Dike (Aahaa)

Ne Nu Dike..(Aahaa)

Tuo Ya Dike (Aahaa)

Ne Nu Dike.. (Aahaa)


Ihe Eji Amara Dike Eru O Nu,

Egwu E Change Go.. (egwu changeri)

Ihe Eji Amara Dike Eru O Nu,

Egwu Adagharigo.. (egwu adagharigo)


Onwere Ngabasi (Aahaa)

Onaemekasi (Aahaa)

Onwere Ngabasi (Aahaa)

Ona Apiakasi (Aahaa)


Ebubedike (Aahaa)

Iferikekwe (Aahaa)

Nwanyi Manaria (Aahaa)

Achalugo Dike (Aahaa)


Clear The Road For Who Sabi,

(Who Dey, Who Dey, Who Dey, Who Dey)..

Step Aside For The Game Changer,

(Who Dey, Who Dey, Who Dey, Who Dey).


Who Dey Zuzuu,

Onye Ana Ekwu Maka Ya Aputago..

(Who Dey, Who Dey, Who Dey, Who Dey),

Anu Ana Agba Egbe Ona Ata Nri..

(Who Dey, Who Dey, Who Dey, Who Dey)..

Who Dey Para..


Onwere Ngabasi (Aahaa)

Onaemekasi (Aahaa)

Onwere Ngabasi (Aahaa)

Ona Apiakasi (Aahaa)

Ebubedike (Aahaa)

Iferikekwe (Aahaa)

Nwanyi Manaria (Aahaa)

Achalugo Dike (Aahaa)


The Emperor, The Conqueror..

The Champion, The Lion Is Here..

Nzogbu Nzogbu..

Enyimba Enyi..

The Emperor, The Conqueror..

The Champion, The Lion Is Here..

Nzogbu Nzogbu..

Enyimba Enyi..


Tuo Ya Dike (Aahaa)

Ne Nu Dike  (Aahaa)

Tuo Ya Dike (Aahaa)

Ne Nu Dike (Aahaa)

Ihe Eji Amara Dike Eru O Nu,

Egwu E Change Go..

Ihe Eji Amara Dike Eru O Nu,

Egwu Adagharigo.. 


Oshirijigbo (Aahaa)

Mmanwu Shinne (Aahaa)

Oga Ndi Oga (Aahaa)

Ike Na Ebube Dike (Aahaa)


We No Dey Carry Last (Aahaa)

Osebuluwa Nnonyelu Anyi (Aahaa)

Nwanyi Manaria (Aahaa)

Achalugo Dike (Aahaa)

Comments