More Joy Lyrics By Zyno


More Joy Lyrics By Zyno


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Hei

Ụmụ ogbe chọọ more joy (Holy Drill did it)


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Woo otua otua

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

TopBoy n'ime ogbe

Zyno


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Woo


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Otua otua

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy


Hei, see

Owuite bu the mistake i cannot take

As a man adim eyi skirt

Ka m bụ boys brigade

More bag nenu more life

Eyim suit na mga akpo tie

So owuite kam na adeny


Adirọm cheap that is the price

Amam na ụmụ ogbem nwee joy but

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Canadian loud na ewete joy but

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ife alulu ana na ewete joy but


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Kamnuya

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Bia way kam kpọ my God

Sia mpa kee way

Melum ife imelu ibem kam solu my guys n'akụ one way


Ọ mụ jee bite ndi palmpay

Na my phone I dey owe Opay

Ma ụmụ asa na akọ my way

And I believe in the pay days

Eeih I dey pass through many things

Ọ dizi kam adiro eme exist

Alụm dizi incomplete

Maka ego m na efill heat


Wụsa m mmiri holy spirit

Ka m abụ John the Baptist

Mee mụ the topboy in the midst

And I'm praying for all the street

Boy from the hood nọzi na nleka

Na esi ka ike nwa nneka

No be like this we want oluwa

Ka ọ mụ nachie upper iweka?


I si kwa all things shall pass away

Owuite too no gree pass away

Weluziam ka m bụ your take away

Before ha mia mụ ka m bụ soak away

Amam na ụmụ ogbem nwee joy but

Umu ogbe chọọ more joy


Canadian loud na ewete joy but

Umu ogbe chọọ more joy

Ife alulu ana na ewete joy

But ụmụ ogbe chọọ more joy

Kamnuya

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Amam na ụmụ ogbem nwee joy but


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Canadian loud na ewete joy but

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ife alulu ana na ewete joy but

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Kamnuya


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy


Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy

Ụmụ ogbe chọọ more joy



Comments