Asai Lyrics By Phyno



Asai Lyrics By Phyno


Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai

Kupuru ndi asai eh watchia ndia anagokwa asai


Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai

Ha choro ka olu m kuo ehh,watcha ndia ana go kwa asai


Heh get used to me

I am the only one right after me

Muwa adiro two, muwa dikwa puu

Nwanne your side dokaru adoka ka obu baggy jean


Nwata divu dirty, now adim clean and ihe mu na aduzi ndi osi imi ka abuzi pin

And egwum na ahigh ha fast ka mu abuzi gin

And imana umu asa bata, ha ana eyifu jean


Money long odizie ka obu limousine

The boy na ewu ka agbanye gasoline

The boy na eshi ka agbanye kerosine

And onye macha, nwanne my team go demolish


If you wan get to the next stage

Iga agbadokwa anya

Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha

Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai


Kupuru ndi asai Eh watchia, ndia anagokwa asai

Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai

Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai


Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing

Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I wish you know better

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I know you know better


All my men bucha ballers, ma ha na enweta ezigbo mulla

Ma ha nweta gi na nkoro ma ibia actiaru ha ebiggy

Ha ga anapu gi the collar

Oso gi diri ka madonna, men adirokwa eme ebere


Ha ga anapugi the dollar

Ha ga anapugi the dollar.Ha ga anapugi the dollar

Phyno abanyegokwa beast mode

Ufodu necharu anya si na egwum be cheat mode

Mana arafu ha, nwanne imakwana they no fit go

Ha na acho isa mu isi, nsi ha oya go bring soap

Nwanne oburo koto, okwa mu ka ina eso na azu uno


Okwa mu ka ikoto. And igbaharicha, iga afu na onwe gi ka e-torture

Matter of time, iga calm down anye enene the picture

So you know I will still stand out na anyi yirigodi ofu uniform

Year to year okwa imana nwoke no na front

Icho my rezzle ngwa bia nworu oso goru form


If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya

Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha

Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai

Kupuru ndi asai. Eh watchia, ndia anagokwa asai


Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai

Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai


Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing

Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I wish you know better

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I know you know better


See me nowadays I have been living life

Nkea bu second coming mu ka mu ebiziri twice

See I be real nigga, I can never live in lies

Enyem gi matter of time, shey you go realize

Me and ma niggaz we are ballin maka anyi akwu go the price


Ha sie na maghi eme ya thats why I did it twice

Abum quality forget the prize

Even all the legend na agwa m na adim nice

Now abu zie m the new shit, new shit

Number one on this news clips

Oso kwa gi macharia kwa me I can't trip, can't trip

Everynight me I don't sleep

I came here to stay ma nigga you are here vexing


Eme go m na pitakwa u better believe it

Anyi adghi asi ndo, you know I mean it

And you know I kill it. Nwanne kuo paa!

So you know , so you that I still stand up anyi yiri go otu uniform

Year to year o kwa ima na nwoke no na ball

I choro ma lesson ngwa jiri oso bia goro my form


If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya

Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha

Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai

Kupuru ndi asai eh watchia, ndia anagokwa asai


Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai

Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai


Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing

Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I wish you know better

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I know you know better


Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing

Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I wish you know better

Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne

I know you know better....

Comments