Hustlers Lyrics By Zyno



Hustlers Lyrics By Zyno


Nameless is the one

Eeih

Otua otua

Anakpom zyno

Wooo

Anabalu agu mba

Nwanne onye nta anagbaka

ljilo ego analu aka

Ifugo men bu oti mbadamba (ego ma

Uzo)


Ana analu Ewu aka

Inachu mgbada ina alulu ula (na ebe

kwanu)

Ijilo ego analu aka

Ifugo men bu oti mbadamba

Wooo

G wagon lexus na amg


Ego nwoke dikwa very pretty

Umu Asa 4 nogodu pending

After the raggae play the blues marnchi

My g guard sitting pretty (pretty)

lje Nweke aburo jide ka iji

Jee juo all my men na turkey

Eiihh Ndi ego (HUSTLERS)

Ifuna itu olu adirokwanu easy


Men na eme ife ego (Hustlers hustlers)

Okwu ego (HUSTLERS)

Men na ekwu okwu ego (Hustlers

hustlers)

lji ego? (Hustlers)

Isolu men na emne ife ego (hustlers

hustlers)

Ite ego hustlers

Okeite men ji ebu ego (hustlers


hustlers)

Ana akwata the money na ghana must

go

(Ghana must go)

My neck okwa silver mao gold

Ana ekesa the money bundle maobu

roll

Billionaire onye ji cash tuoluya vote

Adikwam mean for business (ONLY)

All my guys wey dey do well


Ndi mgbu amam menwumu ife

Nwanne kenelum my men

Sina ime nkpor we out here

Aku na esi obi ike eeh

Makana nwoke butelu ike

Ndi ajo mmuo eme nwulo ife (chacha)

Ima mgbe men chobalu ife (otego)


Mgbe Umu nwa na etekwam ule

Nwoke now na aguzi na pounds

Ona aguzi na dollars

Nwoke menwulu ife (imakwa)

G wagon lexus na amg

lje Nweke aburo jide ka iji

Ifuna itu olu adirokwanu easy

Eiihh Ndi ego (HUSTLERS)


Ego nwoke dikwa very pretty

Umu Asa 4 nogodu pending

After the raggae play the blues manchi

My g guard siting pretty (pretty)

Jee juo all my men na turkey

Men na eme ife ego (Hustlers hustlers)

Okwu ego (HUSTLERS)

Men na ekwu okWu ego (Hustlers

hustlers)


lj ego? (Hustlers)

lsolu men na eme ife ego (hustlers

hustlers)

Ite ego hustlers

Okeite men ji ebu ego (hustlers

hustlers)

Anabalu agu mba

Nwanne onye nta anagbaka

ljilo ego analu aka

Ifugo men bu oti rmbadamba (hustlers

hustlers)


Ana analu Ewu aka

Inachu mgbada ina alulu ula (na ebe

kwanu)

ljilo ego analu aka

Ifugo men bu oti mbadamba (hustlers

hustlers)

Ego ma uzo ibu a hustler


Eeh

lbu a hustler

Istanbul money ibu a hustler

Eeh ibu a hustler...


Comments