Isi Ego Lyrics By Phyno



Isi Ego Lyrics By Phyno


Imana ifu dimkpa

Inu isi ego


Yeah

Nwa obu ihe wetere ego bu oru

Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru

Nwanne obu ihe wetere ego bu oru

Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru


Ebere m na emere ndi afu gbara m boot very rude

Kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude ah bet


Nwanne nga kpofuta altitude safe landing

Iche na mu eyi parachute


Nwa ogbe wey OG ji the salute

Umu nnunu na acho iji fine face confuse before e kwuo lote na men bu nkpo na boot

And inu uda ekwete na foam ka eji eti udu


Ode siri mu na mu ana akwoka oka

Buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha

Ijito nwoke buru ebu

Nwoke agbago dimkpa

Ijito nwoke burum nko shade m no na timber


Alika 7up adi anu linkaa

Akuga m from January to December

Nwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender asa choro iku nja

Anyi ga enye ya number


Yeah

Nwa obu ihe wetere ego bu oru

Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru

Nwanne obu ihe wetere ego bu oru

Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru


Inara afu dimkpa

Inu isi ego

Father man mechea onu

Ka onu isi ego

Umu nwanyi ga aku isi

Ka ha nu isi ego

On a kun kun way

All the boys ga aru oru

Ma ha nu isi ego


Onye ji ego adi eme eye service

Weputa cigar all man akpoo machise

Kuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics napu gi asa gi

Nwanne odi gi ka magic


But you know how the game go

Balling anywhere me and the game go

Anyi adi anu nti maka obu money bu the lingo

Nwanne owe gi

You are not in my league oh


Its okay

All the girls nye m more pressure

Kita nfu ha

Njiri obim nile gbaa ha pressure

Now anyi na aball zi with short notice

Anyi tuo down

Ona ele ka film box office


Adim on and they cant off it

Nwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (at all)

Oburu akuko ka iji bia zoo


And oburu oru ga eweputa chaa

Mee ka nmra

Let me know


Inara afu dimkpa

Inu isi ego

Father man mechea onu

Ka onu isi ego

Umu nwanyi ga aku isi

Ka ha nu isi ego

On a kun kun way

All the boys ga aru oru

Ma ha nu isi ego


Choi ifuru so na promo

Ifu kwo nu so na promo

Washia mu ka inu isi ego

Taa onye nwere ego attackitago ball nwanne

On a kun kun way


I am beat

You are many many good

Ka m buru asa no side ah nwanne

Asa you are many many good


Nenu nwata rigodi okwete nu

Tutu gaga

Nkpuru okwu na okwu oma

Echeta enwewe onwu

Onwa di igwe na ala

Eh nwanne


Ona ebere gi akwa onu

Daddy you are many many good

Daddy you are many many good

Daddy you are many many good

Comments