Kush Music Lyrics By Phyno


Kush Music Lyrics By Phyno 


I see smoke everywhere (smoke everywhere)

My people everywhere (everywhere)

They're puffing anywhere (anywhere)

Kush!

Enter ma city and they go ask you:

Ichagokwa anya

Ichagokwa anya bia nwanne

Ichagokwa anya


Isegokwa ife!

Ichagokwa anya

Ichagokwa anya bia nwanne

Ichagokwa anya

Isegokwa ife!

Eke bia mee ka i na anyu nsi!

Eke bia mee ka i na acho ihe!


All ma niggas dey hustle

Living life in the jungle

We get money say humble

Right now we spending in bundle

Used to enter okada

Now am driving a filmer

Enter Lagos with Keke

Now am driving a hummer

Gucci Lui a Prada


All my haters ekorigo

Ha ncha are going gaga

I turn ma proxity to rockcity

I'm feeling like tiger!

Nwanne o si na akaraka


Biko gwa ndi mgbajiaka

Si ha hapunu m aka

Nwanne ma guys na ese ese

And then I ga eche na anwuru n'efe efe

Ofu uche si m na jamb aburo one man side

So brother paass the money to the left hand side


Right in the mall laserly puffing, we puffing them all, ah!

And igaa na azuuno nwanne i ga afu ebe guys na achachalunu obere anya, ah!

Isi gi akaraka jonzing akuo gi

Ndi imi bia, ha ncha emeboo gi

Ma imuro anya, ndi eke enwee gi, jide gi tipu gi anya ka izuru oshi, ah!


Kush!

My niggas be puffing like good push

When we roll presidential like we George Bush

Royal highness we chilling in cloud nine

Kush music on the go its about time


I see smoke everywhere (smoke everywhere)

My people everywhere (everywhere)

They're puffing anywhere (anywhere)

Kush!

Enter ma city and they go ask you:

Ichagokwa anya

Ichagokwa anya bia nwanne

Ichagokwa anya

Isegokwa ife!


Ichagokwa anya

Ichagokwa anya bia nwanne

Ichagokwa anya

Isegokwa ife!

Eke bia mee ka i na anyu nsi!

Eke bia mee ka i na acho ihe!


Haa yee!

Nwanne itinye isi na ogbe m, ha na akpo ya achicha

And icho ndi anya torch imana iga afu ya na onicha

And oburu na ijiro chaa, azogbuo gi ka nwa ochicha

Abatara m club wee my teacher ebe o na ese 

Si m na anyi enwero advert

Mana okacha ere

Kpuonu m isi akpuru alibat ka ndi ozo kasi ere


Nwanne ara agbkwana gi o

Guys ama si gi kpele

Ha ga enye gi basin garri

Inucha iparu bele


O Phyno everyday

All paper everything

Before we can't pay bills, now we getting this dollar bills money filling the suites so we all be counting in mills

The niggas are milling me willingly feeling me because am smoking the ish like ....


Ha na ekwuzi na ihe m na ekwu na adi omimi, and m puta ha ncha niile ana agba nkiri

Were egwu m na agba ngwu ka obuzi egwu ekpili

The shit jisi m ike ka m abu eriri

So for ndi niile ji m agba ama asili

Si ha ga kpoo omimi n'ime oke osimiri


Don't kill my vibe

Hater don't kill my vibe

Take a good look at the game, you will never see my ties

Jonzing ga eme gi itete na new Bugatti

Ufodu chachaa ichee na ha nwere anya 4:30 (yeee!)


I see smoke everywhere (smoke everywhere)

My people everywhere (everywhere)

They're puffing anywhere (anywhere)

Kush!

Enter ma city and they go ask you:

Ichagokwa anya

Ichagokwa anya bia nwanne

Ichagokwa anya

Isegokwa ife!

Ichagokwa anya

Ichagokwa anya bia nwanne

Ichagokwa anya

Isegokwa ife!

Eke bia mee ka i na anyu nsi!

Eke bia mee ka i na acho ihe!


Sputnet

Nwanne ara agbakwana gi o

Wete ihe a ka m kissigodu ya ihota

Nke a aburodi pelebense

Gentle display: onwebedi ihe ifuu

Inwee weight

Obuudi nwantampelebense nwanne

Negodu otu okoko a si e display

Oya display

Its the playmaker...

Comments