Nme Nme Lyrics By Phyno


Nme Nme Lyrics By Phyno


Ha!

Otuwa

O o tuwa

Otuwa

O o tuwa

O n'ya

Otuwa

O o tuwa


Ha na kwuokwu

Ha ne meme o

Oge mme eme anyi neli ego ee

Ha, ta egonu ke ego heee

Nme ka anyi bawa olingo le

Nme balamu olingo le

Otuwa


Imakwana men bukwa ballers

Parcel k'anyi na dork as

Emmm containerm na overas

Nwata nwelu ezigbo weight that's my fantasy

Eh one chance

Agimu the money im the chief council

Nweluya nwayo nwanne no chansing

Maka onye uwadi okpa one chance


Oge nme nme

Anyi n'elita ego oh

Meni jikwa nku

Ha na gbamu ego oh

God amekasia

Shey you get money o

Oge nme nme

Oge nme nme


Ha na kwuokwu

Ha ne meme o

Oge mme eme anyi neli ego ee

Ha, ta egonu ke ego heee

Nme anyi bawa olingo le

Nme balamu olingo le


Hiene no no nooo (ubo, ubo)

Nwa nwelu obi nwanne ono no nooo (ubo, ubo)

Ndiwelu oge nye ego no no nooo (ubo, ubo)

Ka ti aka n'apka o no nooo (ubo, ubo)


Imakwana men nokwa n'ofe

Ha, menu dikwa very okay

Ogalaya makamma na okoribia

Getu fu ebe menu nuzu n'oche

Haaaa, if you see them spending this money

Ipe olisa yemu money

Work hard and you get this money

Oyi oyi wohh


Oge nme nme

Anyi n'elita ego oh

Meni jikwa nku

Ha na gbamu ego oh

God amekasia

Shey you get money o

Oge nme nme

Oge nme nme


Ha na kwuokwu

Ha ne meme o

Oge mme eme anyi neli ego ee

Ha, ta egonu ke ego heee

Nme anyi bawa olingo le

Nme balamu olingo le


Hiene no no nooo (ubo, ubo)

Nwa nwelu obi nwanne ono no nooo (ubo, ubo)

Ndiwelu oge nye ego no no nooo (ubo, ubo)

Ka ti aka n'apka o no nooo (ubo, ubo)

Comments