Ochie Dike Mama Lyrics By Phyno feat. Onyeka Onwenu


Ochie Dike Mama Lyrics By Phyno feat. Onyeka Onwenu


Nnem Nneoma

Okwa gi n'edu'm ka mmuo

Isim atul'ujo, nwa jee nke oma


Man'ekpelum ekpere kam no oma

He! Onwelu ife ikwelu k'okom

Inwelugodi ije yoolum

I nwe mama letekwa nne gi oh


Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama

Nna gozie Nnem, Ochie Dike Nnem

Chukwu biko gozie daalu Nnem

Ochie Dike Mama daalu nnem oh

Nna gozie Nnem Chukwu gozie gi

Ochie Dike Nnem Ochie Dike Nnem oh


Ahnn, Olisah gozielum nwanyi

Ahu m'si n'ime ya puta uwa

Maka afufu n'ile ota'alum n'elu uwa

Okwa ekpele gi n'edu'm ije n'elu uwa

Si'm welu obi ume ala sobe ndi uwa

Zuom n'uzo Chi, si'm hapu ihe nke uwa

Si'm solu obim, esokwala ndi uwa


Ebe obula osolum noro n'elu uwa

Iga anom na-aru k'ibu oburu puta uwa

"Hmn hmnn hmnn hmmmmnn

Ina ebuzo agum before igunye onwe gi

Mgbe ozulum I hapurum oke gi

Mgbe umu uwa biara ka ha megidem

Hmn hmnn hmnn hmmmmnn


Isi'm akujola my face e ndu nwoke

Lee lee, okwa o gbajie dolo

Hmn hmnn hmnn hmmmmnn

Ikwu n'ibe gbarapum, gi ka m'na agbakuru

Obu gini ka m'ga eji ekele Mama'm

Chineke Nna biko gozielum Mama'm


I mana onwa-ite naani oh

Ka nnem bulum n'afo

Nnem tala afufu n'uwa

Wee muo'm ezigbo nnem

O bu gini ka m'ga eji

Wee kele nne mulum oh

Ochie Dike Nnem


Obu ego, obu akwa ojiro

Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh

Chineke Nnam

Biko gozielum nnem oh gozie gozie

Ochie Dike Nnem oh nnem oh


Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama

Nna gozie nnem, Ochie Dike nnem

Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama

Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem


Huhhh! Elee! Yeah!

Nwa ma mma, okwa mama o'kwa mama

Nwa ba'uru o'kwa mama o'kwa mama

N'asa ma'esi nri bukwa mama o'kwa mama

N'azulu nwa azu bukwa mama o'kwa mama


Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutu

Onye oga emechu ihu bu mama eh

And nwanyi tocha we muta nwa nke ya

Onye ga-abia omugwo bu mama

Hmn hmnn hmnn hmmmmnn


M'ga n'etu gi mama the mama

Ofu ka idi, I no get another

Hmn hmnn hmnn hmmmmnn

Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba

Moulduo down m'mata the weather


Hmn hmnn hmnn hmmmmnn

M'malofu your sacrifice and your advice

You fall for my right just to make things right

Hmn hmnn hmnn hmmmmnn

Ibulu onu ka my future di bright

I promise to make yours a paradise


I mana onwa-ite naani oh nine months

Ka nnem bulum n'afo elee

Nnem tara afufu n'uwa wee

Muo'm ezigbo nnem eziokwu

O bu gini ka m'ga eji

Wee kele nne mulum oh ehn

Ochie Dike Nnem otua k'odi, otua k'odi


Obu ego, obu akwa ojiro at all

Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh

Chineke nnam

Biko gozielum nnem oh gozie gi mama"

Ngozi Ngozi

Ochie Dike Nnem ogologo ndu n'aru isi ike

Ogan'eso gi nne oh nnem oh


Chukwu biko gozie gozielum nnem oh

Ochie Dike Mama gozielum nnem eh, onye mulum eh

Nna gozie nnem gozie ya

Gozie ya mama'm oh,Ochie Dike Nnem

Chukwu biko gozie, ochie dike mama

Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem


Uhh uhhh uhh uhhhhh

Mama'mu bu Ochie Dike

Oma k'esi ejide ezi n'ulo

Uhh uhhh uhh uhhhhh

Oshie ike, obulu ngwa afia ya ke n'isi

Tupu olota, nri ejuputa ezi n'ulo

Uhh uhhh uhh uhhhhh....


Mama'mu bu Ochie Dike

Hmm hmm hmm hmmmm

Mgbe uwa n'acho ife fa ga-eme ibe fa

Nnukwu okwu putalu, oyi adirozi

Nwanne adirozi, ibe adiro

"Uhh uhhh uhh uhhhhh"

Ochie dike nnem silu'm, ebe nwam kwu

O' ebe ahu kam ga-akwu

Comments