Parcel Lyrics By Phyno


Parcel Lyrics By Phyno


Hmmm

Majorbanks hiehh hhhh!


Imeee,

Yo nwanne, anyi na anu champagne, ha kana anu panadol

Penthauze, penthauze


Ah, abum ebig nwa, hehh

Dey know say we fit nwa, heh

Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh

Ihe nyi n' aru di legit nwa.

Guys ekoo heh

Guys ekoo heh

Ikopugo!

Chicks ekoo aah

Chicks ekoo aah

Ikopugo!


Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo

I bus up the place hello wassup

Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo

As onye mme mme no nooo

Anyi doputa parcel anyi aghaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo

Anyi doputa parcel anyi ataaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo


Imana my guys na atu akoroba

Spending the money n' enu korota

Nwanne ndi owu n' asa ana afuwacha

Ibu homebase ka isi esi bata?

Imana fine girl k' anyi n' alabata?

Ha fu gucci and fendi m' anyi na adaputa

Ha si phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie


Iru efi ma anyi na amaputa.

Mana, ekwe ekwe ga ekwe nkwekota

Okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa

Mme mme ebido, m' anyi burukwa bata

Anyi na agbakacha m' anyi kwakuru bata

Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata

Nworu ugbo ga yankee, nwe plane lota

Kita atogom bell ka m ebu ibu bata

And akpam azago maka m' ibu bata


Ah, abum ebig nwa, hehh

Dey know say we fit nwa, heh

Ihe ana aru odikwanu easy eeh

Ihe nyi n' aru di legit nwa.

Guys ekoo heh

Guys ekoo heh

Ikopugo!

Chicks ekoo aah

Chicks ekoo aah


Ina m saying! Ikopugo!

Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo

I bus up the place helo wassup

Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo

As onye mme mme no nooo

Anyi doputa parcel anyi aghaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo

Anyi doputa parcel anyi ataaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo


Now she s feling the boy makana oji ego

Kita nna amukezi ka m abu ola edo

And now, one obuna na ekwero na eko eko

Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego

Haaa

Kpoti, hapu kpoti

Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti

Muwa anuyitego anya mu di doti (dirty)

Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n' oti huhh

Anyi na atu vote iga eche n'okwa election


We pop bottles lyk is wedding reception

Ikponye onu nwanne kedu your question

Chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention

Heeh

Cause am balling like a baller

Money going taller

Energy mu solar

Chilling withi kola, still like ifeoma and fola

And omelum mentelle, tomorrow I'll never call her!

As innnnn...


Ah, abum ebig nwa, hehh

Dey know say we fit nwa, heh

Ihe ana aru odikwanu easy eeh

Ihe nyi n' aru di legit nwa.

Guys ekoo heh

Guys ekoo heh

Ikopugo!

Chicks ekoo aah

Chicks ekoo aah

Ina m saying! Ikopugo!

Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo


I bus up the place helo wassup

Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo

As onye mme mme no nooo

Anyi doputa parcel anyi aghaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo

Anyi doputa parcel anyi ataaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo


Nwa a di thick nga akpoya minaj?

She twerk it! Oya shake your behind eeh

Orubagom, orubagom o

Ocho iraputa, muna aroba m, heeh

Baby tuo down, nwayo heh

Shake ife a, heeh

Ibu onye che cheee?

Eh nwa shake ife a!


Ishekie ya ofuma mbo gi ego

Shakie ife a

Anyi na eme na parcel

He he he hee

Iwee way! Thick!

Uru dia

Ona imazii??


Comments