Business Lyrics By Umu Obiligbo feat. Beepee



Business Lyrics By Umu Obiligbo feat. Beepee


Umu Obiligbo nno ooh ooh eh

Chalai yezah Beepee

Okwa onye dibia ejebe go uka

Pastor agoba go nmuo

Confusion adigo Ana agwanu nmadu agwa

Onye gbulu onye oji di ogo ga adi ka nsi


Them don dey do hip hop them no dey do highlife oga oya

Mind your business

Mind your business

Mind your business oh ewoo

Mind your business aah eh

Uche bu akpa kulu nke gi kam kulu nkem

Nga araru ba zi ura ebe nmana nraru ebulu egbe m


Ina agba mbo Dede iga enweta lili nke bu nke gi mana iga na achu aja ka nmuo wee malu na ime go oke gi nwa chukwu

Okwa ana azota ani wee zoba ute

Amuta nwa di nma Oga ado odu wee gbebe igbe

Oke ikpe ga anu onu na abo tupu okebe ikpe

Obulo akuolu gi asili imaputa ogbe isito ba ire


Ndi amuma uya yili suit eko yari aka

Idi nma adikwa nma ije uwa fa na una nka

Ngi nwa dibia nke bu bute isi bia bulu ike gbaba mbo na akwado onwe gi maka aru ufu mbosi ikpe

Hope you’re listening Gee nti nwota my reasoning

Nmankwu ife solu m muna my ancestors reasoning


Omenana di tupu Ndi ocha na their reasoning

Pastor gi nu nkea oga asi no the devil using me

Nke anyi melu juo oyi anyi eme kwa kwa di asili ekwu be kwa

Okwu ngwalu otedola na nwa mgbeke

Obia m n’ uche nkwue n’ onu ofio bakwa ndi asili ekwu bekwa

Ife onu kwulu erika I no send you oh


Onyeoma mee Aah

Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma

Brother mee Aah

Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma

Charly lee Aah

Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma

Sister mee Aah

Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma aaha


Kpolobom kpolobom kpolobom

Suluye suluye suluye suluye

Uwa bu Osondi owe ndi Obu ife na ato gi uto na ato nwanne gi uto

Uwa bu Osondi owe ndi

Obu ife na adi gi nma na adi nwanne gi nma

Oga na wetin be this eh Why you dey disturb your self ooh

For my biz you just dey talk oh

Why you no wan face your life eh


Kulu nke gi kam kulu nkem

Ife eriri eri eeh Ose nyi tego

Nkwu anwulu anwu Imana ose nyi tego

Olololo eh Ose nyi tego

Olololo Ose nyi tego


Ekpere nkpele ekpe eh Omebe go

Aja nchulu achu Imana Obido go

Olololo Omebe go

Ife nyolu chukwu na Omebe go eehhh..

Comments