Uche Lyrics By Umu Obiligbo

 



Uche Lyrics By Umu Obiligbo 


Uka akpalu akpa okwa isi ka eji ekwe ya

Asim uka akpalu akpa okwa isi ka eji

ekwe ya

Akpa gbuo nma chai araru na ute

Okwa akpa ya akpa nwanne araru na

ute

lje love na adi gi nma love na egbugi ka

nmanya imegide nuo onye di njo

nmanya anwu efo gi na anya


Anum di na nwunye esike ike

Gekwa nti Anum di na nwunye esike

ike nwa ana eluya elu

Nsi na anum di na nwunye esike ike

chai ana eluya elu iye iye iyaah

Oburokvwa inu nwanyi bu isi

Ilulu ife eji ebie gekwa nti

lga enwe olu lga enwe uche


Iga edikwa ife

Ejina na love atogbuo gi banye

marriage ana elu kwa ya elu brother

iyeee

Uka akpalu akpa okwa isi ka eji ekwe ya

Oburo kwa ona gi ego lkobalu nna gi

Oburo kwa oyo gi ego lkpe saba nne gi


Oburo kwa unu nwe obele okwu ikpe

saba oyi gi Ina anu ifem nekwue

brother eyiee

Anything wey go take my peace of

mind I don't want

Even if na person wey l love I don't care

Even if na person wey I marry I don't

care


Obu rugodi na money nke ga eju m aru

jide eyie

Oyi m Nwoke ana akpo igwe okwa ofu

julu anya si na ije love esika

Igwee igwe lgwee lgwee lgwee lgwee

Anum di na nwunye esike ike ewuu

Ana eluya elu


Mana akpa ya akpa araru na ute

Inuta nwunye gi oga erikwa nni

Oga eme isi oga eyi akwa

Oga edozi onwe ya di ka umu nwanyi

na adi lna anu ifem nekwue brother

iyee

Nwoke fu na ina enwete ego


Nwanyi fu na ina alu kwa olu wee jebe

marriage umuazi ga eri kwa nri

Umuazi ga aga akwukwo iye iye iyaah

Okwu m gwalu di na nwunye rapu

social media onye ina ene jelu anya

ogwa gi nke ona afu ise kpulu ana kene

chi gi ina anu iyee


Imana Umu Obiligbo abia go kwa egwu

brother eeh

lye iye iye iye iyaah

Chai Umu Obiligb0 nno

lye iye iye iye iyaah

Eeh iyeeeeh...

Comments