Ifedimma Lyrics By Jeriq

Ifedimma Lyrics By Jeriq

Ogbe!

Gwam gwam, gwam ife n'eme, Ife di mma (ife di mma)

Men n'aku, everything mara mma (everything mara mma)

Grinding, grinding ka engine ọka

Take note, my kala abụlọkwa egbe Akwa

Sọsọ ego bụ ife di kwa mu n'uche

Umu Snapchat n'egosi m ife

Mana munwa achọlọ, munwa achọlọ

Achọlọm ike, munwa chọlọ ibute ike

Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma)

Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma (ife di mma)

January to December, ife di mma (ife di mma)

Ife di mma

Ife di mma

Ife di mma

New whip alert, zero mileage

Brand new virgin, zero body count

Dr eze mmụọ, Chief priest Cubanna

Motor di mma, Changan Mikano

Presidential convoy like Jagaban

Ife ọbụna ina eme, kwechiri ka Jackie Chan

Imakwa (my plan, bullion van)

Money must be made (walai talai)

Akụ na uba n'esi obi ike (eziokwu)

Adịkwa well loaded (eziokwu)

Nwaanyị di ime makwa na iche dị ime (eziokwu)

Igwe makwa na obodo bu igwe (eziokwu)

Gwam gwam, gwam ife n'eme, Ife di mma (ife di mma)

Men n'aku, everything mara mma (everything mara mma)

Grinding, grinding ka engine ọka

Take note my kala abụlọkwa egbe Akwa

Comments