Oyo Lyrics By Fanzy Papaya



Oyo Lyrics By Fanzy Papaya


Igwa kwaaya, na ife eji abu odogwu erika

Ejekata anaba n'oso n'eme

Adi ekwe onu ma achoo irigi oru

Idikwa aware, na akonuche bu isi ije

Nga nga ka eji agbara efi oso


Onye aghuna nkwu ga egbuya egbuoo

Jah Jehovah ijebe eje n'eso m gi

Inaba ana n'eso m gi

Igba n'enu gba n'ana n'eso m gi Oo

Yeesu!! Nekwam n'eso m gi

Kpuchiem, chewemu n'eso m gi

Jah Jah nyem Oyo

Nyem mgbirigba

Ka mkparia n'aka, ndeeje ka ona afio

Fanzy papaya

Igede


Eji gear 5 ari ugwu

Nwayo nwayo ka eji ari ugwu nwa mgbeke

Onye na agworu gi ogwu ego ka m jukeneli

Obuna ochoro inwe ego

Nkutu kuturunu nkutu nkutu

Nkutu nkutu wee kuta ife ku ife

Aka ajaja n'agbazi akwu Ojukwu na nkpo


Olulu olu ga eri ife

Hmmmm, oseti go Ooo

Hmmmm, oseti go Ooo

Onye nwere nti ya nuru

Ife agbara n'uzor erika

Atuo gi swell n'ikpomekwe

Amaa gi aka akpa na okwusigokwe

Ochiri nti asikwana n'ekwe akuloria

Igede

Igwa kwaaya, na ife eji abu odogwu erika


Ejekata anaba n'oso n'eme

Adi ekwe onu ma achoo irigi oru

Idikwa aware, na akonuche bu isi ije

Nga nga ka eji agbara efi oso

Onye aghuna nkwu ga egbuya egbuoo

Jah Jehovah ijebe eje n'eso m gi

Inaba ana n'eso m gi


Igba n'enu gba n'ana n'eso m gi Oo

Yeesu!! Nekwam n'eso m gi

Kpuchiem, chewemu n'eso m gi

Jah Jah nyem Oyo

Nyem mgbirigba

Ka mkparia n'aka, ndeeje ka ona afio!

Comments